Egbon - Masterkraft, Phyno

Egbon - Masterkraft, Phyno

  • Anno di rilascio: 2021
  • Lingua: vietnamita
  • Durata: 3:14

Di seguito il testo della canzone Egbon , artista - Masterkraft, Phyno con traduzione

Testo " Egbon "

Testo originale con traduzione

Egbon

Masterkraft, Phyno

Master

Yeah

Nwa, Onwe ka odi

Nwa bia na level anyi ma ebi ị no

Wepu aka na cable ọ n’ada oku

Kupulu di mata n’o di oke onu

Pasa, okwa ife’m n’eribu ka ịji eme ọnụ

Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka’m n’añu onu

Ya ka ị ji akụ'm anya ka ọ my fault

Nwa pasa godi ka’m buo gi ọlụ

Osi’m

Egbon!

Ị mana ị bu senior man

Egbon

M taa gi ife (Egbon)

A bụrọ'm a minute man (Egbon)

Ọ sịm

Egbon!

Ị mana ị bu senior man (Egbon)

M pia gi oku (Egbon)

Ọ chọrọ one minute man

Egbon

Brother sunny onye ụlụani

Phyno fino onye ụlụani

Aunty shade onye ụlụani

Masterkraft Eze ụlụani

Face down ass up

Nọ lụ mu n'ụkwụ ka laptop

Face down back up

Salụ mele nwoke bankrupt

Ị na apali’m ka pilot

Ọ kwa onye nwe ulo bu landlord

M si ya ọ msi na azu, osi’m why not?

O hitibelumhigh note

Osi’m

Egbon!

Ị mana ị bu senior man

Egbon

M taa gi ife (Egbon)

A bụrọ'm a minute man (Egbon)

Ọ sịm

Egbon!

Ị mana ị bu senior man (Egbon)

M pia gi oku (Egbon)

Ọ chọrọ one minute man

Egbon

Brother sunny onye ụlụani

Phyno fino onye ụlụani

Aunty shade onye ụlụani

Masterkraft Eze ụlụani

Nwa, Onwe ka odi

Nwa bia na level anyi ma ebi ị no

Wepu aka na cable ọ n’ada oku

Kupulu di mata n’o di oke onu

Pasa, okwa ife’m n’eribu ka ịji eme ọnụ

Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka’m n’añu onu

Ya ka ị ji akụ'm anya ka ọ my fault

Nwa pasa godi ka’m buo gi ọlụ

Osi’m

Egbon!

Ị mana ị bu senior man

Egbon

M taa gi ife (Egbon)

A bụrọ'm a minute man (Egbon)

Ọ sịm

Egbon!

Ị mana ị bu senior man (Egbon)

M pia gi oku (Egbon)

Ọ chọrọ one minute man

Egbon

Brother sunny onye ụlụani

Phyno fino onye ụlụani

Aunty shade onye ụlụani

Masterkraft Eze ụlụani

Master

Altre canzoni dell'artista:

Nuovi testi e traduzioni sul sito:

Oltre 2 milioni di testi

Canzoni in diverse lingue

Traduzioni

Traduzioni di alta qualità in tutte le lingue

Ricerca rapida

Trova i testi che ti servono in pochi secondi